Top Songs By Chief Stephen Osita Osadebe
Credits
PERFORMING ARTISTS
Chief Stephen Osita Osadebe
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chief Stephen Osita Osadebe
Songwriter
Lyrics
Onye ma nu echi onye ma nu echi
Na echi ebuka nu
Echi dizi ime, kwokwalu nwa na azu nu
Ooooooooo
Mazi Frank Okolo
Gi na lolo gi Amaka Okolo
Dalu nu ife unu mere anyi
Mazi Kelvin Anidube
Anyi sokwu ekene gi
Ozo Godwin Mmaduko
Ozo Chinyereugo
Na lolo gi Debbie Mmaduko
Lolo Uwadimma
Humphrey Obi
Ezi ogo mmadu
Akwa akwulu nke izizi na Amawobia
Na Adaku Franciska Nonyelum Obi
Asampete nwanyi oma
Obele nwa bia nu, ezi nwa ji ukwu mee ife nu
Onyeoma di ocha nu
Onye ocha nna ya di oji
DCC Charles Adimorah
Ezigbo di Cecilia Adimorah
CC Enesin, ogwu oyibo
Nekezie nu Obele nwa nu
Si onitsha
Omy Okagbue
Obele nwa gawa n'ihu
Omenazu Valentine Mbah
Ezigbo nwunye nu Obi
Obianuli Mba
Na ezigbo nwanne ya nwoke nu
Izidog Mbah
Ochiudo 1
Onyeoma gawa n'ihu na nwanne lotelu gi
Nnamdi Okoro
Di Vivian Chizoba, nwanyi oma
Ezigbo nne mutalu Dennis Chinedu Okoro
Gabanu n'iru
Christopher C. UCHE C.C
Ozuome 1 na oraifite
Na Ezigbo nwunye ya, Onyeka Uche
Ochiora nwanyi oma na oraifite
Na nwanne mmadu aburo oyi ya nu
Nwanne mu gabanu
Obele nwa binu
Agiri Ogidi ka isi bianu
Nnamdi Agolue
Nnamezue
Nna Nkechi nwanyi oma
Ezigbo nwa nwanyi
?? Nne nwanyi
Nne Nkechi
Nwanne cheli nwa
Tony Anyafulu
Nwa Titus Nwachukwu
Na Ogené?? Agha na Ogbeukwu Agbo
Ezigbo di Flora nwanyi oma
Odoziaku nwanne Igirigi na NEPA
Ezi nwanne mmadu
Ife di mma???
Ndi dima ka anyi na akponu
Maka ife ha meelu anyi o na America o
Mmmmmmmmmmm
Yes Sir!
Clement Ezekwemba
Onye oma si obodo bia uwa
Sir Dauna
Dr, Chief Collins Chukwuemeka Chukwudindu
Okehihie
Ugwumba na Amaigbo
Olu m'onu
Ezennanyereugo Ozo na Amaigbo
Na Ezigbo lolo ya
Ozo Tina Okehihie
Obi di ya
Nwanyi Ozo na Amaigbo
Kimberly Umedi Ibekwe
Gold Machete n' Igboukwu
Ekwulukaghalu 1
Benard Nwaiwu, Barrister at Law
Ochomma Obodo ya
Ezinwa Ignatius Nwaiwu
Akudinanwa na Umuakà
Santos Ezembakwe
Ezeokputalukwe
Ochiagha 2 na Uga
Ezi oyi maa
Azuka Ego, Nwanyi oma
Odinabeze Ezembakwe
Lyrics powered by www.musixmatch.com