Top Songs By Flavour
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Chinedu Okoli t/as Flavour
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chinedu Okoli t/as Flavour
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Sunday Ginikachukwu Nweke t/as Masterkraft
Producer
Lyrics
Igbo Amaka – Flavour
Masterkraft on the beat, go
Ifu zie'm kpo nu mu onyi Igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
If you see me, callu me onyi igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
Anywhere I enter, they callu me onyi igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
All over the world, they callu me onyi igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
Ndi Igbo ne dozi Obodo
Ndi Igbo ne mepe obodo
Ndi Igbo na hazi obodo
Ndi Igbo ne me ofu ma
Ndi Igbo nno nime afia
Ndi Igbo nno diaspora
Ndi Igbo nno entertainment
Ndi Igbo nno government
Anyi ne me ife silike
Anyi ne me ife kalaka
Anywhere you enter we they there (na we dey here)
I waka I never see, beautiful people oo oo oo
Igbo amaka heh, a'bum onyi Igbo
Ifu zie'm kpo nu mu onyi Igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
If you see me, callu me onyi igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
Anywhere I enter, they callu me onyi igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
All over the world, they callu me onyi igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
Ejebe, Ejebe, Ejebe na Anam bara
Na nke Emeka Offor
Osi a'jide ofor, okwu ogbalayi
I ji jebe nu Nnewi, na nke Innoson group of companies
Industrialist Igbo ji enwe onu
Ejebe, ejebe, eje nu n'Ukofia
Adaeze n'ugbo, osi anyi gi si ike okwu ogbalayi
Anyi ji jebe ne Enugu, ebe amuru Flavour
Onyi egwu ndigbo ji eme onu
I waka I never see, beautiful people oo oo oo
Igbo amaka heh, a'bum onyi Igbo
Ifu zie'm kpo nu mu onyi Igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
If you see me, callu me onyi igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
Anywhere I enter, they callu me onyi igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
All over the world, they callu me onyi igbo
Maka n'abum onyi igbo
Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka
Writer(s): Okoli Chinedu Izuchukwu, Sunday Ginikachukwu Nweke
Lyrics powered by www.musixmatch.com