Lyrics

I am the beast from the east aint nobody on my level oke okwu adiro n'uka mgbede o so gi bute ladder i ma nlu my level osama bin laden n'asi na m di hardened because o kwa onu ka m ji agbado isi repping from now to eternity ndi ochi ge kwaa nu nti ejidighi ihe a n'agba n'anya agba na nti. I am the beast from the east a tuuru afo ime m n'ime ohia o buru na ito ebe m to nwanne men a ka go ita gi maka i bu anu ohia. stacking major. these niggas aint on my levels ihe ha n'enwete in a year ka m n'enwete just in 10 days
Lyrics powered by www.musixmatch.com
Get up to 2 months free of Apple Music
instagramSharePathic_arrow_out