Lyrics

Chief Sir Emanuel Chukwu Emeka Okonkwo Odenigbo Onyeoma baba nilu Okpulu isi zulu ola onu oo ichi Eze enyimba na nnewi Eze enyimba na ozubulu oo Obele nwa gaba nilu ooo Onyeoma na idimma aa Aka ekpuchi onwa na ojoto bili Onyeoma nee nidim mma Ezi nwa biko gaba nilu oo Ode nibu ode nigbo gabaa Inede nututu nafifie na anyasi nwa GI nwa o gaba nilu Ezigbo mmadu adilo fechaa Nke onye na eme ka eji ekwu nu maka ya Ezigbo mmadu adilo ofele oo Bishop Okonkwo odenigboo Okpulu isi zulu ola onu oo nichi o Eto dike na mba ukwu Eze nna nyelu ugo oo Eze nne na na
Lyrics powered by www.musixmatch.com
Get up to 2 months free of Apple Music
instagramSharePathic_arrow_out