Credits
PERFORMING ARTISTS
Saint Peters
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Peter Amuchie
Songwriter
Lyrics
Onye huru Nwanne ya biko nyere ya aka
Ya nyere ya aka
Chukwu ga agozi gi
Onyehuru nwanne ya bikonu lezie ya anya
Ya lezie ya anya
Chukwu ga agozi gi
Unu ahukwana ego na asu mputu mputu
Unu ahukwanna ego na asu mputu mputu
Unu ahukwanna my claro na asu mputu mputu
Unu ahukwanna ego na asu mputu mputu
Blessed is the hand the giveth something now
You do the planting now
You go reap am just in time
No more regretting for good things that you've done
Oya count your blessings now
Make you name the one by one
Unu ahukwana ego na asu mputu mputu
Unu ahukwanna ego na asu mputu mputu
Unu ahukwanna my claro na asu mputu mputu
Unu ahukwanna ego na asu mputu mputu
Unu ahukwana ego na asu mputu mputu
Unu ahukwanna ego na asu mputu mputu
Unu ahukwanna my claro na asu mputu mputu
Unu ahukwanna ego na asu mputu mputu
Stand by me
Stand by me
Stand by me oh baby
Stand by me
I will do my baby what I say
Stand by me my baby
Pray for me
Unu ahukwana ego na asu mputu mputu
Unu ahukwanna ego na asu mputu mputu
Unu ahukwanna my claro na asu mputu mputu
Unu ahukwanna ego na asu mputu mputu
Onye huru Nwanne ya biko nyere ya aka
Ya nyere ya aka
Chukwu ga agozi gi
Onye huru Nwanne ya biko lezie ya anya
Ya lezie ya anya
Chukwu ga agozi gi
Unu ahukwana ego na asu mputu mputu
Unu ahukwanna ego na asu mputu mputu
Unu ahukwanna my claro na asu mputu mputu
Unu ahukwanna ego na asu mputu mputu
Writer(s): Peter Amuchie
Lyrics powered by www.musixmatch.com